Ọpupu 1:11 Bible Nso (IGBOB)

Ha we do ndi-isi nke ndi nēfè òfùfè n'isi ha iwere ibu-ha weda ha ala. Ha we wuere Fero obodo abua ichikobata ihe, bú Paitom na Raamses.

Ọpupu 1

Ọpupu 1:1-15