Ọnu-Ọgugu 9:18 Bible Nso (IGBOB)

N'okwu-ọnu Jehova ka umu Israel nēbuli ije, ọ bu kwa n'okwu-ọnu Jehova ka ha nāma ulo-ikwū-ha: ubọchi nile igwe-oji ahu nēbi n'elu ebe-obibi ahu ha nānọdu n'ọmuma-ulo-ikwū.

Ọnu-Ọgugu 9

Ọnu-Ọgugu 9:17-23