Ọnu-Ọgugu 9:1 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we gwa Moses okwu n'ọzara Sainai, n'arọ nke-abua nke nputa ha si n'ala Ijipt puta, n'ọnwa mbu, si,

Ọnu-Ọgugu 9

Ọnu-Ọgugu 9:1-7