Ọnu-Ọgugu 7:84 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu onyinye nke ira ebe-ichu-àjà nye Chineke, n'ubọchi etere ya manu, site n'aka ndi-isi Israel: afere ọla-ọcha iri na abua, na ọkwa-nwusa ọla-ọcha iri na abua, na ngaji ọla-edo iri na abua:

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:77-85