Ọnu-Ọgugu 7:71 Bible Nso (IGBOB)

na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise nke b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Ahieza nwa Amishadai.

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:69-79