Ọnu-Ọgugu 7:5 Bible Nso (IGBOB)

Nara ha n'aka-ha, ka ha we buru ihe iji fè òfùfè nke ulo-ikwū nzute; i gēwere kwa ha nye ndi Livai, nwoke ọ bula dika òfùfè-ya si di.

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:1-7