Ọnu-Ọgugu 7:2 Bible Nso (IGBOB)

na ndi-isi Israel, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, wetara ihe nso; ndi ahu bu ndi-isi ebo nile, ndi ahu bu ndi nēguzo n'isi ndi agukọtara agukọta:

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:1-7