Ọnu-Ọgugu 7:17 Bible Nso (IGBOB)

na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Nahshon nwa Aminadab.

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:9-24