Ọnu-Ọgugu 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gaghi-emeru onwe-ya bayere nna-ya, ma-ọbu bayere nne-ya, ma-ọbu bayere nwa-nne-ya nwoke, maọbu bayere nwa-nne-ya nwayi, mb͕e ha nwuru; n'ihi na nkewaputa Chineke-ya di n'isi-ya.

Ọnu-Ọgugu 6

Ọnu-Ọgugu 6:3-16