Ọnu-Ọgugu 6:25-27 Bible Nso (IGBOB)

25. Jehova me iru-Ya ka ọ mukwasi gi, Jehova me-kwa-ra gi amara:

26. Jehova bulie iru-Ya n'aru gi, nye gi udo.

27. Ha gātukwasi kwa aham n'aru umu Israel; Mu onwem gāgọzi kwa ha.

Ọnu-Ọgugu 6