Ọnu-Ọgugu 5:9 Bible Nso (IGBOB)

Ajà-nbuli ọ bula nke ihe nsọ nile nke umu Israel, nke ha nēweta nso onye-nchu-àjà, ọ bu ya gēnwe ya.

Ọnu-Ọgugu 5

Ọnu-Ọgugu 5:2-17