Ọnu-Ọgugu 4:49 Bible Nso (IGBOB)

N'okwu-ọnu Jehova ka agukọtara ha n'aka Moses, nwoke ọ bula dika ibu-ya si di: bú ndi-ya agukọtara agukọta, dika Jehova nyere Moses iwu.

Ọnu-Ọgugu 4

Ọnu-Ọgugu 4:41-49