Ọnu-Ọgugu 4:12 Bible Nso (IGBOB)

ha gēwere kwa ihe nile nke ije-ozi ahu, nke ha ji je ozi n'ebe nsọ ahu, tiye ha nime ákwà anunu, were kwa ihe-nkpuchi akpukpọ seal kpuchie ha, tukwasi ha n'ihe eji bū ha.

Ọnu-Ọgugu 4

Ọnu-Ọgugu 4:3-18