Ọnu-Ọgugu 36:6 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu ihe Jehova nyeworo n'iwu bayere umu-ndinyom Zelọfehad, si, Nwoke di nma n'anya-ha ka ha gāburu nwunye; nání ọ bu ab͕uru nke ebo nke ndi bu nna-ha ka ha gāburu nwunye.

Ọnu-Ọgugu 36

Ọnu-Ọgugu 36:5-9