Ọnu-Ọgugu 34:27-29 Bible Nso (IGBOB)

27. Nke ebo umu Asha otù onye-isi kwa, bú Ahihud nwa Shelomi.

28. Nke ebo umu Naftali otù onye-isi kwa, bú Padahel nwa Amihud.

29. Ndia bu ndi Jehova nyere iwu ime ka umu Israel Keta ala n'ala Kenean.

Ọnu-Ọgugu 34