Ọnu-Ọgugu 33:34-37 Bible Nso (IGBOB)

34. Ha si na Jọtbata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Abrona.

35. Ha si n'Abrona bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Ezion-geba.

36. Ha si n'Ezion-geba bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Zin (nke ahu bu Kedesh).

37. Ha si na Kedesh bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Hoa, na nsọtu ala Edom.

Ọnu-Ọgugu 33