Ọnu-Ọgugu 33:11-23 Bible Nso (IGBOB)

11. Ha si n'Oké Osimiri Uhie bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Sin.

12. Ha si n'ọzara Sin bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dọfka.

13. Ha si na Dọfka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Alush.

14. Ha si n'Alush bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Refidim, ebe ndi Israel nēnweghi miri iṅu.

15. Ha si na Refidim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Sainai.

16. Ha si n'ọzara Sainai bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kibrot-hataava.

17. Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.

18. Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.

19. Ha si na Ritma bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Rimon-perez.

20. Ha si na Rimon-perez bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Libna.

21. Ha si na Libna bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Risa.

22. Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.

23. Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.

Ọnu-Ọgugu 33