Ọnu-Ọgugu 32:39-41 Bible Nso (IGBOB)

39. Umu Makia nwa Manase we je Gilead, were ya, napu ya n'aka ndi-Amorait ndi bi nime ya.

40. Moses we were Gilead nye Makia nwa Manase; ọ we biri nime ya.

41. Jaia nwa Manase we je were ebe-obibi nile ha, we kpọ ha Havot-jaia.

Ọnu-Ọgugu 32