Ọnu-Ọgugu 32:35-38 Bible Nso (IGBOB)

35. na Atrot-shofan, na Jeza, na Jọgbeha;

36. na Bet-nimra, na Bet-haran: bú obodo ewusiri ike, na ogige ìgwè ewu na aturu.

37. Umu Reuben wu-kwa-ra Heshbon na Eleale, na Kiriataim;

38. na Nebo, na Beal-meon, (ma ab͕anwere aha-ha,) na Sibma: ha we were aha kpọkwasi obodo ha wuru aha.

Ọnu-Ọgugu 32