Ọnu-Ọgugu 32:24 Bible Nso (IGBOB)

Unu wuere onwe-unu obodo ufọdu ebe umu-ntakiri-unu gēbi, wu-kwa-ra ìgwé ewu na aturu-unu ogige; me-kwa-nu ihe nēsi n'ọnu-unu puta.

Ọnu-Ọgugu 32

Ọnu-Ọgugu 32:20-28