Ọnu-Ọgugu 32:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ayi agaghi-esoro ha keta si n'ofè Jọdan we gaba n'iru, n'ihi na ihe-nketa-ayi abiaruwo ayi aka n'ofè Jọdan nka n'uzọ ọwuwa-anyanwu.

Ọnu-Ọgugu 32

Ọnu-Ọgugu 32:12-24