Ọnu-Ọgugu 31:9 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we dọta ndinyom Midian na umu-ntakiri-ha n'agha; ọ bu kwa anu-ulo-ha nile, na anumanu-ha nile, na àkù-ha nile, ka ha lutara n'agha.

Ọnu-Ọgugu 31

Ọnu-Ọgugu 31:1-16