Ọnu-Ọgugu 31:41 Bible Nso (IGBOB)

Moses we nye Eleeza, bú onye-nchu-àjà, utu ahu, nke bu àjà-nbuli Jehova, dika Jehova nyere Moses iwu.

Ọnu-Ọgugu 31

Ọnu-Ọgugu 31:37-51