Ọnu-Ọgugu 30:4 Bible Nso (IGBOB)

nna-ya we nu nkwa-ya, na isọ-nsọ-ya o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u, ma nna-ya b͕ara ya nkiti: nkwa-ya nile gēguzosi kwa ike, isọ-nsọ ọ bula nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u gēguzosi kwa ike.

Ọnu-Ọgugu 30

Ọnu-Ọgugu 30:1-9