Ọnu-Ọgugu 3:41 Bible Nso (IGBOB)

I gēwe-kwa-ram ndi Livai (Mu onwem bu Jehova) n'ọnọdu umu nile eburu uzọ mu n'etiti umu Israel; na anu-ulo ndi Livai n'ọnọdu umu nile eburu uzọ mu n'etiti anu-ulo umu Israel.

Ọnu-Ọgugu 3

Ọnu-Ọgugu 3:39-44