Ọnu-Ọgugu 3:39 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nile agukọtara agukọta nke ndi Livai, ndi Moses na Eron gukọtara n'okwu-ọnu Jehova, dika ab͕uru nile ha si di, ndikom nile, site n'onye ruru otù ọnwa we gaba n'iru, di orú nnù uzọ abua na nnù iri-na ise.

Ọnu-Ọgugu 3

Ọnu-Ọgugu 3:34-47