Ọnu-Ọgugu 29:36 Bible Nso (IGBOB)

ma unu gēweta nso àjà-nsure-ọku. bú àjà-ọku nke ihe ísì utọ anāchuru Jehova:' otú oke-ehi, otú ebulu, umu-aturu asa nke b͕ara otù arọ, nke zuru okè:

Ọnu-Ọgugu 29

Ọnu-Ọgugu 29:29-40