Ọnu-Ọgugu 29:12 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ, n'ubọchi nke-iri-na-ise nke ọnwa nke-asa nkpọkọta nsọ gādiri unu; ọ dighi ozi ọ bula nke òfufè unu gēje, unu gēme-kwa-ra Jehova ememe ubọchi asa:

Ọnu-Ọgugu 29

Ọnu-Ọgugu 29:6-18