Ọnu-Ọgugu 28:5 Bible Nso (IGBOB)

na otù uzọ n'uzọ iri nke otù ephah utu ọka flour agwara n'otù uzọ n'uzọ anọ nke otù hin nke manu asuru asu ka ọ buru onyinye-inata-iru-oma.

Ọnu-Ọgugu 28

Ọnu-Ọgugu 28:2-11