Ọnu-Ọgugu 28:2 Bible Nso (IGBOB)

Nye umu Israel iwu, si ha, Onyinyem iji biaru nso, nrim iji chu àjà-ọkum nile, bú ihe ísì utọ nkem, unu gēlezi anya iweta ya nsom na mb͕e-ya akara àkà.

Ọnu-Ọgugu 28

Ọnu-Ọgugu 28:1-5