Ọnu-Ọgugu 27:17 Bible Nso (IGBOB)

onye ganāpu apu n'iru ha, onye ganābà kwa abà n'iru ha, onye ganēme kwa ka ha nāpu apu, onye ganēme kwa ka ha nābà abà; ka nzukọ Jehova we ghara idi ka ìgwè ewu na aturu nke nēnweghi onye-ọzùzù.

Ọnu-Ọgugu 27

Ọnu-Ọgugu 27:7-22