Ọnu-Ọgugu 26:55 Bible Nso (IGBOB)

Nání ọ bu n'ife-nzà ka agēkè ala ahu: dika aha nile nke ebo nile nke ndi bu nna-ha si di ka ha gēketa.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:54-63