Ọnu-Ọgugu 26:42 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu umu-ndikom Dan, dika ab͕uru nile ha si di: nke Shuham bu ab͕uru ndi Shuham. Ndia bu ab͕uru nke Dan, dika ab͕uru nile ha si di.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:34-47