Ọnu-Ọgugu 26:33 Bible Nso (IGBOB)

Ma Zelọfehad nwa Hefa enweghi umu-ndikom, ma ọ nwere umu-ndinyom: aha umu-ndinyom Zelọfehad bu Mahla, na Noa, na Họgla, na Milka, na Tiaza.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:28-39