Ọnu-Ọgugu 26:2 Bible Nso (IGBOB)

Gutanu ọnu-ọgugu nzukọ nile nke umu Israel, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, onye ọ bula nke nāpukuru usu-ndi-agha n'Israel.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:1-9