Ọnu-Ọgugu 26:12 Bible Nso (IGBOB)

Umu-ndikom Simeon, dika agburu nile ha si di: nke Nemuel bu ab͕uru ndi Nemuel: nke Jamin bu ab͕uru ndi Jamin: nke Jakin bu ab͕uru ndi Jakin:

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:5-18