Ọnu-Ọgugu 25:18 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ha nākpab͕u unu n'aghughọ nile ha, nke ha ji ghọb͕u unu n'okwu Peoa, na n'okwu kọzbi, bú nwa-nwayi onye-isi Midian, nwa-nne-ha nwayi, nke etib͕uru n'ubọchi ihe-otiti ahu n'okwu Peoa.

Ọnu-Ọgugu 25

Ọnu-Ọgugu 25:13-18