Ọnu-Ọgugu 24:7 Bible Nso (IGBOB)

Miri nēsi n'ite-miri-ya nile rùputa,Nkpuru-ya gādi kwa n'ọtutu miri,Eze-ya gādi kwa elu kari Egag,Agēbuli kwa ala-eze-ya.

Ọnu-Ọgugu 24

Ọnu-Ọgugu 24:1-8