Ọnu-Ọgugu 24:22-24 Bible Nso (IGBOB)

22. Ma otú ọ di, Ken gābu ihe irechapu ọku,Rùe ole mb͕e? Asiria gādọta gi n'agha.

23. Ọ we tua ilu-ya, si,Ewū! ònye gādi ndu site na mb͕e Chineke nēdo ya?

24. Ma ub͕ọ ufọdu gēsi n'akuku Kitim bia,Ha gēweda kwa Asiria n'ala, weda kwa Iba n'ala,Ọzọ kwa, ya onwe-ya gābiaru ila-n'iyì.

Ọnu-Ọgugu 24