Ọnu-Ọgugu 23:24 Bible Nso (IGBOB)

Le, ndi ahu nēbili dika nne-ọdum,Dika ọdum ka ọ nēweli onwe-ya:Ọ gaghi-edina rue mb͕e ọ gēri ihe ọ dọb͕utara,Ṅu kwa ọbara nke ndi eb͕uru eb͕u.

Ọnu-Ọgugu 23

Ọnu-Ọgugu 23:18-25