Ọnu-Ọgugu 23:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we biakute ya, ma, le, ọ nēguzo n'akuku àjà-nsure-ọku-ya, ya na ndi-isi Moab. Belak we si ya, Gini ka Jehova kwuworo?

Ọnu-Ọgugu 23

Ọnu-Ọgugu 23:12-19