Ọnu-Ọgugu 22:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-okenye Moab na ndi-okenye Midian we je, ihe nile iji ju ase di kwa n'aka-ha; ha we biakute Belam, gwa ya okwu nile nke Belak.

Ọnu-Ọgugu 22

Ọnu-Ọgugu 22:1-12