Ọnu-Ọgugu 22:40 Bible Nso (IGBOB)

Belak we chua ìgwè ehi na ìgwè ewu na aturu n'àjà, we zigara Belam, ziga-kwa-ra ndi-isi ndi ha na ya nọ.

Ọnu-Ọgugu 22

Ọnu-Ọgugu 22:33-41