Ọnu-Ọgugu 22:35 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi nke Jehova we si Belam, Soro ndikom ahu je: ma nání okwu ahu nke m'gāgwa gi, nke ahu ka i gēkwu. Belam we soro ndi-isi Belak je.

Ọnu-Ọgugu 22

Ọnu-Ọgugu 22:25-39