Ọnu-Ọgugu 21:6 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we zite agwọ ahu nke yiri ọku n'etiti ndi Israel, ha we ta ndi Israel aru; ndi riri nne nwupuru n'Israel.

Ọnu-Ọgugu 21

Ọnu-Ọgugu 21:1-15