Ọnu-Ọgugu 21:3 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we ge nti n'olu Israel, nye ndi Kenean n'aka-ha; ha we wezuga ha na obodo nile ha ka ebibie ha: ewe kpọ aha ebe ahu Họma.

Ọnu-Ọgugu 21

Ọnu-Ọgugu 21:1-5