Ọnu-Ọgugu 21:1 Bible Nso (IGBOB)

Onye Kenean, bú eze Arad, onye bi na Negeb, we nu na Israel abiawo n'uzọ Atarim; ọ we buso Israel agha, dọta ufọdu nime ha n'agha.

Ọnu-Ọgugu 21

Ọnu-Ọgugu 21:1-9