Ọnu-Ọgugu 20:6 Bible Nso (IGBOB)

Moses na Eron we si n'iru nkpọkọta ahu biarute ọnu-uzọ ulo-Ikwū nzute, da kpue-iru-ha n'ala: ewe me ka ha hu ebube Jehova anya.

Ọnu-Ọgugu 20

Ọnu-Ọgugu 20:1-10