Ọnu-Ọgugu 19:3 Bible Nso (IGBOB)

unu gēnye ya Eleeza, bú onye-nchu-àjà, ọ gēme ka ọ pua je n'azu ọmuma-ulo-ikwū, otù onye gēb͕u ya n'iru ya:

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:1-6