Ọnu-Ọgugu 19:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gābu-kwa-ra ha ukpuru ebighi-ebi; onye nēfesa miri nke idi-na-nsọ ahu gāsu kwa uwe-ya; onye nēmetu miri nke idi-na-nsọ ahu aru gāru kwa árú rue anyasi.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:20-21